Abụ Ọma 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya ma na-atụgharị uche na ya* ehihie na abalị.+ Luk 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma ọ sịrị: “Mba, kama ọ bụ ndị na-anụ okwu Chineke ma na-eme ya na-enwe obi ụtọ.”+ Jọn 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụrụ na unu ma ihe ndị a, unu ga-enwe obi ụtọ ma unu na-eme ha.+ Jems 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, na-emenụ ihe Chineke kwuru.+ Unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị na-aghọgbu onwe ha.