Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 61
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Chineke bụ ụlọ elu siri ike na-echebe mmadụ

        • “M ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị” (4)

Abụ Ọma 61:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 5:2; 17:1; 28:2; 55:1

Abụ Ọma 61:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jo 2:2
  • +Ọm 27:5; 40:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1990, p. 8-9

Abụ Ọma 61:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 17:45; Ọm 18:2; Ilu 18:10

Abụ Ọma 61:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 23:6; 27:4
  • +Ọm 63:7

Abụ Ọma 61:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 115:13

Abụ Ọma 61:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:50; 21:1, 4

Abụ Ọma 61:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ọ ga-ebi.”

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:16, 17; Ọm 41:12
  • +Ọm 40:11; 143:12; Ilu 20:28

Abụ Ọma 61:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 146:2
  • +Ọm 65:1; 66:13; Ek 5:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2022, p. 14

    Ụlọ Nche,

    9/15/1999, p. 9

    Ozi Alaeze,

    7/1996, p. 1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 61:1Ọm 5:2; 17:1; 28:2; 55:1
Ọma 61:2Jo 2:2
Ọma 61:2Ọm 27:5; 40:2
Ọma 61:31Sa 17:45; Ọm 18:2; Ilu 18:10
Ọma 61:4Ọm 23:6; 27:4
Ọma 61:4Ọm 63:7
Ọma 61:5Ọm 115:13
Ọma 61:6Ọm 18:50; 21:1, 4
Ọma 61:72Sa 7:16, 17; Ọm 41:12
Ọma 61:7Ọm 40:11; 143:12; Ilu 20:28
Ọma 61:8Ọm 146:2
Ọma 61:8Ọm 65:1; 66:13; Ek 5:4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 61:1-8

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụbọ akwara kpọọ ya. Abụ Devid.

61 Chineke, biko, nụrụ ákwá m na-ebe ka i nyere m aka.

Gee ntị n’ekpere m.+

 2 M ga-esi n’ebe niile ụwa sọtụrụ besara gị ákwá

Mgbe m dara mbà n’obi.+

Duru m gaa n’elu nkume dị elu karịa m.+

 3 N’ihi na ị bụụrụ m ebe mgbaba,

Bụrụkwa ụlọ elu siri ike nke na-echebe m ka onye iro ghara ịkpara m aka.+

 4 M ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị ruo mgbe ebighị ebi.+

M ga-agbaba n’okpuru nku gị.+ (Sila)

 5 Chineke, ị nụla nkwa m kwere.

I kenyela m ihe ị na-ekenye ndị na-atụ egwu aha gị.+

 6 Ị ga-eme ka eze dịtee ndụ aka,+

Ọ ga-adịkwa ndụ malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.

 7 Ọ ga-anọ n’ocheeze* n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+

Chebe ya n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

 8 Mgbe ahụ, m ga-abụ abụ iji too aha gị ruo mgbe ebighị ebi,+

M ga-emezukwa nkwa m kwa ụbọchị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya