Peji nke Abụọ
Gọọmenti Ọ̀ Pụrụ Ịkwụsị Mpụ? 3-11
Ọ̀ dịwo mgbe mpụ dakwasịrị gị ma ọ bụ ndị ị hụrụ n’anya? Ọ bụrụgodị na ọ dịbeghị, ị ka ga-aṅụrị ọṅụ ịmara na ọchịchị ga-akwụsị mpụ n’isi nso. Ma n’ụzọ dị aṅaa? Oleekwa ọchịchị ọ bụ?
Ànyị Ga-aza Ajụjụ Maka Omume Anyị? 15-22
Taa, e nwere àgwà nke iji okwu bụ́ “O sighị m n’aka!” na-agọpụ àgwà ọjọọ. Ọbụna ọ bụrụ na a nakweere mmejọ, a na-eme mgbalị ibufere onye ọzọ ma ọ bụ ọnọdụ ndị a pụrụ ịgọpụrụ ụta ahụ. Ọtụtụ ndị na-ekwusi ike na e kere anyị ịgbaso ụzọ ndụ rụrụ arụ, n’ihi ya kwa na anyị na-eme ihe ‘nanị n’ụzọ kwekọrọ n’okike.’
Jiri Ọgwụ Na-eme Ihe n’Ụzọ Amamihe 23
Ka a sịkwa ihe mere ndị Africa ji nwee okwukwe dị ukwuu n’ọgwụ. Ọgwụ mgbochi ọrịa ebelatawo ọnụ ọgụgụ ha na-anwụ n’ụzọ dị egwu.
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Nnukwu ụlọ dị n’ihu na peji nke 2: U.S. National Archives photo