Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’April 27
IZU NA-AMALITE N’APRIL 27
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 4 ¶12-21, igbe dị na peeji nke 42
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọpụpụ 19-22
Ntụleghachi nke Ihe Omume Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 195
Nkeji 5: Ịma Ọkwa.
Nkeji 5: Tụlee Igbe Ajụjụ.
Nkeji 25: “Mgbakọ Distrikti nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2009.” Ọ bụ odeakwụkwọ ọgbakọ ga-eme ya. Tupu ị tụlewe isiokwu a, gụọrọ ọgbakọ akwụkwọ ozi February 1, 2009, bụ́ nke e ji gwa ọgbakọ unu mgbakọ nke ha ga-aga. Mesie ya ike na ọ dị mkpa ka anyị na-akpa àgwà na-egosi na anyị nwere mkpụrụ nke mmụọ nsọ mgbe niile.—Gal. 5:22, 23.