Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 23
IZU NA-AMALITE NA MEE 23
Abụ nke 39 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 4, igbe dị na peeji nke 33 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ọma 19-25 (Nkeji 10)
Nke 1: Abụ Ọma 23:1–24:10 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Baịbụl Bụ Akwụkwọ E Dere Maka Mmadụ Niile—td 7CH (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Otú A Ga-esi Mezuo Ihe E Kwuru ná Ndị Rom 8:21, Oleekwa Mgbe A Ga-emezu Ya? (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịma ọkwa. “Mgbe E Kwesịrị Idejupụta Fọm Please Follow Up (S-43).” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Nkeji 10: Ihe Atọ Ga-enyere Anyị Aka Ịmalite Nkwurịta Okwu n’Ozi Ọma. Okwu ga-esi n’akwụkwọ nta bụ́ Ụzọ Isi Malite Nkwurịta Okwu Bible, peeji nke 2, paragraf nke 1. Unu tụlechaa ihe e dere ebe ahụ, mee ihe ngosi otú e nwere ike isi nye mmadụ akwụkwọ a na-enye n’ọnwa Jun.
Nkeji 15: Ị̀ Gbalịala Ime Ya? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Onye nwe ihe omume a ga-ekwu ná nkenke isi ihe ndị dị n’isiokwu ndị a e bipụtara n’Ozi Alaeze Anyị na nso nso a. Ha bụ: “Ihe Ọhụrụ nke Ga-enyere Anyị Aka Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl” (km 12/10) na “Ihe Ga-enyere Ezinụlọ Ọ Bụla Aka” (km 1/11). Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo otú ha sirila mee ihe ndị ahụ e kwuru n’isiokwu ndị ahụ nakwa uru ndị ha riterela.
Abụ nke 56 na Ekpere