Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w23 Ọktoba p. 32
  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịma Ihe Ọhụrụ Ndị A Gbanwere n’Otú Anyị Si Ghọta Ihe Ụfọdụ
  • Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Gbanwee Ihe Ụfọdụ Ha Kweere?
    Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
  • Ihe Ga-enyere Gị Aka ma Ị Na-eme Nchọnchọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Akwụkwọ Ọhụrụ E Ji Eme Nchọnchọ
    Ozi Alaeze Anyi—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
w23 Ọktoba p. 32

Ihe I Nwere Ike Ịmụ

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịma Ihe Ọhụrụ Ndị A Gbanwere n’Otú Anyị Si Ghọta Ihe Ụfọdụ

Obi dị anyị ụtọ na Jehova ji nwayọọ nwayọọ na-eme ka anyị na-aghọtakwu eziokwu Baịbụl ugbu a karịa mgbe ọ bụla ọzọ. (Dan. 12:4) N’agbanyeghị ya, o nwere ike isiri anyị ike ịmata ihe ndị kacha ọhụrụ a gbanwere n’otú anyị si ghọta ihe ndị dị na Baịbụl. Olee ebe anyị nwere ike ịhụ ihe ndị a a gbanwere na otú e si kọwaa ha?

• N’Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ, e nwere ihe ole na ole a kọwara n’isiokwu n’isiokwu. Gaa n’isiokwu bụ́ “Ndịàmà Jehova,” gaa n’isiokwu nta bụ́ “Ihe Ndịàmà Jehova Kweere,” gazie n’ebe e dere “Ime Ka Ihe Anyị Kweere Dokwuo Anya.”

• Na Watch Tower Publications Index, ị ga-ahụ ihe niile a gbanwere n’otú anyị si ghọta eziokwu Baịbụl. Ị ga-ahụ ha n’isiokwu bụ́ “Beliefs Clarified.” A haziri ha n’afọ n’afọ. Ị chọọ ịhụ ebe a haziri ha n’isiokwu n’isiokwu na Watchtower Library ma ọ bụ na Watchtower ONLINE LIBRARY™, denye “understanding clarified” (tinyekwa akara na-egosi ihe mmadụ kwuru) n’ebe ị ga-edenye ihe ị na-achọ.

Ị mụwa ihe n’onwe gị, ọ ga-adị mma ka ị họrọ otu ihe a gbanwere n’oge na-adịbeghị anya, mee nchọnchọ gbasara ya, chọpụtakwa ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru mere e ji gbanwee ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya