Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Julaị p. 2
  • “Unu Akwụsịla Ọrụ Ahụ A Na-arụ”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Unu Akwụsịla Ọrụ Ahụ A Na-arụ”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ì Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
  • Kwe Ka Jehova Jiri Gị Rụọ Ọrụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Olee Mgbe Anyị Kwesịrị Ịtụkwasị Jehova Obi?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Agbahapụkwala Ụmụnna Gị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Julaị p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Unu Akwụsịla Ọrụ Ahụ A Na-arụ”

Nnukwu Onye Nchụàjà bụ́ Jeshụa (Joshụa) na Gọvanọ Zerubabel malitere ịrụghachi ụlọ nsọ Chineke n’agbanyeghị na a machiri ịrụghachi ya (Ezra 5:1, 2; w22.03 18 ¶13)

Mgbe ndị mmegide jụrụ ndị Juu onye nyere iwu ka ha rụghachi ya, ha gwara ha gbasara iwu Saịrọs nyere ka ha mee otú ahụ (Ezra 5:3, 17; w06 1/15 17 ¶4)

Eze chọpụtara na e nyere iwu ahụ n’eziokwu, ya agwazie ndị mmegide ahụ ka ha ghara ịkwụsị ọrụ ahụ (Ezra 6:7, 8; w22.03 15 ¶7)

Ebe otu nwanna nwaanyị na-ele Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova, ya ejiri uche ya na-ahụ Zerubabel na Nnukwu Onye Nchụàjà bụ́ Jeshụa ka ha na-eduzi ndị Izrel ibe ha ka ha na-arụghachi ụlọ nsọ ahụ.

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee otú akụkọ a a kọrọ na Baịbụl si enyere anyị aka ịnabata ntụziaka si n’aka ndị Jehova họpụtara ka ha na-eduzi anyị, ọ bụrụgodị na anyị aghọtachaghị ya?​—w22.03 19 ¶16.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya