1 Samuel 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Elkena na ezinụlọ ya wee bilie n’isi ụtụtụ, kpọọrọ Jehova isiala. Mgbe ha mechara, ha laghachiri n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na Hana nwunye ya wee nwee mmekọahụ, Jehova echetakwa Hana.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:19 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 16
19 Elkena na ezinụlọ ya wee bilie n’isi ụtụtụ, kpọọrọ Jehova isiala. Mgbe ha mechara, ha laghachiri n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na Hana nwunye ya wee nwee mmekọahụ, Jehova echetakwa Hana.+