1 Samuel 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị: “Ka ohu gị nwaanyị nweta ihu ọma gị.”+ Nwaanyị ahụ wee laa ma riwe ihe,+ ihu ya agbarụghịkwa agbarụ ọzọ.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:18 Ṅomie, p. 56 Ụlọ Nche,7/1/2010, p. 16-183/15/2007, p. 16
18 O wee sị: “Ka ohu gị nwaanyị nweta ihu ọma gị.”+ Nwaanyị ahụ wee laa ma riwe ihe,+ ihu ya agbarụghịkwa agbarụ ọzọ.+