Abụ Ọma 51:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ahụ, àjà a chụrụ n’ezi omume ga-atọ gị ụtọ,+Àjà nsure ọkụ na àjà a na-esurecha n’ọkụ;+Mgbe ahụ, a ga-eji ọtụtụ oké ehi chụọ àjà n’elu ebe ịchụàjà gị.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:19 Ụlọ Nche,3/15/1993, p. 18
19 Mgbe ahụ, àjà a chụrụ n’ezi omume ga-atọ gị ụtọ,+Àjà nsure ọkụ na àjà a na-esurecha n’ọkụ;+Mgbe ahụ, a ga-eji ọtụtụ oké ehi chụọ àjà n’elu ebe ịchụàjà gị.+