Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/15 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2015
km 6/15 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ụlọ Nche Julaị 1

“E nwere ihe Jizọs kwuru na Matiu 6:25. [Gụọ ya.] Ì chere na ihe a o kwuru ga-ekwe omume ebe ọ bụ na o nweghị onye n’ime anyị ma ihe echi ga-abụ? [Chere ka ọ zaa.] Ụlọ Nche a kwuru otú ime ihe Baịbụl kwuru ga-esi nyere anyị aka ka okwu ego, nsogbu ezinụlọ, na ọgba aghara juru ebe niile ghara ime ka anyị na-echegbu onwe anyị.”

Teta! Julaị–Ọgọst

“Ọrịa na-enye anyị niile nsogbu taa. Ma, o nwere amaokwu Baịbụl na-akasi anyị niile obi anyị ga-achọ ka anyị na gị gụọ. [Gụọ Aịzaya 33:24a.] Olee otú i chere ihe ga-adị ma ọ bụrụ na anyị anaghịzi arịa ọrịa? [Chere ka ọ zaa.] Ma tupu amụma a emezuo, e nwere ihe ise anyị kwesịrị ịna-eme ka ahụ́ na-adị anyị mma. Teta! a ga-enyere gị aka ịmata ha.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya