Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2014
E gosiri Ụlọ Nche ndị isiokwu ndị a pụtara na ha n’ebe a
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
Gịnị ka ákwá Rechel na-akwara ụmụ ya pụtara? (Jere. 31:15), 12/15
Gịnị mere ndị Juu ji “na-atụ anya” Mesaya? (Luk 3:15), 2/15
Jehova ọ̀ na-ekwe ka nri kọọ Onye Kraịst? (Ọma 37:25; Mat. 6:33), 9/15
Ndị a ga-akpọlite n’ọnwụ n’ụwa há agaghị “alụ nwunye”? (Luk 20:34-36), 8/15
Olee otú e si ahọpụta ndị okenye na ndị ohu na-eje ozi? 11/15
AKỤKỌ NDỤ
Ihe Ndị Dị Mkpa Merenụ n’Ozi M Na-ejere Jehova (M. Olson), 10/15
Ndụ M M Ji Jeere Chineke Ozi Baara M Uru (P. Carrbello), 9/1
BAỊBỤL
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Anaghị M Achọ Iji Anya Ahụ Ebe Ndị Mmadụ Na-emegbu Ibe Ha (A. Touma), 8/1
Ihe M Na-eche Mgbe Niile Bụ Gbasara Onwe M (C. Bauer), 10/1
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
A Ga-eme Ka Ọnwụ, Bụ́ Onye Iro Ikpeazụ, Ghara Ịdị Irè, 9/15
Anyị Kwesịrị Ịna-emekọ Ihe Ọnụ Ka Ọgwụgwụ Ụwa A Na-eru Nso, 12/15
Ihe Ị Ga-eme Ka Ị Ghara Ịna-achọ Naanị Ọdịmma Onwe Gị, 3/15
Jiri Obi Gị Niile Na-ejere Chineke Ozi n’Agbanyeghị “Ọtụtụ Mkpagbu,” 9/15
Nyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Nwee Ike Ịna-emekwu nke Ọma n’Ọgbakọ, 6/15
Olee Ọrụ Ụmụ Nwaanyị Na-arụ Iji Hụ na Nzube Jehova Mezuru? 8/15
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere? Olee Otú Anyị Kwesịrị Isi Na-ekpe Ya? 7/1
Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere Ka Alaeze Chineke Bịa? 10/1
Ọ Tachiri Obi n’Agbanyeghị Ihe Ọjọọ Ndị Mere n’Oge Ọ Nọ Ndụ (Ịlaịja), 2/1
JEHOVA
Ihe Mere O Ji Kwe Ka A Na-emegbu Ndị Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ha, 2/1
Ị̀ Ga-ahụli Chineke Onye Mmadụ Na-enweghị Ike Ịhụ Anya? 7/1
JIZỌS KRAỊST
Ihe Ị Na-ekwesịghị Ikwe Ka Ọ Kwaa Gị (Ncheta Ọnwụ Jizọs), 3/1
Ọ̀ Kpọlitere Ndị Mmadụ n’Ọ̇nwụ? Gịnị Mere O Ji Kpọlite Ha? 11/1