Diuterọnọmi 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Kama ala unu na-agafe inweta bụ ala ugwu na ala ndagwurugwu.*+ Mmiri nke si n’eluigwe na-ede ya; Aịzaya 45:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Gị eluigwe, mee ka ezi omume si n’elu zoo ka mmiri;+ ka ezi omume+ si n’ígwé ojii na-atasị. Ka ala meghee, ka ọ mịa nzọpụta dị ka mkpụrụ, ka o meekwa ka ezi omume pulite+ n’otu mgbe ahụ. Mụ onwe m bụ́ Jehova ekewo ya.”+ Hosia 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-adị ka igirigi nye Izrel.+ Ọ ga-awa okooko dị ka lili, gbaakwa mgbọrọgwụ dị ka osisi Lebanọn.
8 “Gị eluigwe, mee ka ezi omume si n’elu zoo ka mmiri;+ ka ezi omume+ si n’ígwé ojii na-atasị. Ka ala meghee, ka ọ mịa nzọpụta dị ka mkpụrụ, ka o meekwa ka ezi omume pulite+ n’otu mgbe ahụ. Mụ onwe m bụ́ Jehova ekewo ya.”+