Ọpụpụ 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+ 2 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe Senakerib kwuru, nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+
7 “Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+
16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe Senakerib kwuru, nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+