Ọpụpụ 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ọ bụrụ na e nwee ka i si chịrị uwe mmadụ ibe gị dị ka ihe ibé,+ ị ga-achịghachiri ya uwe ahụ mgbe anyanwụ dara. Diuterọnọmi 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụkwa na onye ahụ nọ ná nsogbu, ejila ihe ibé ya laba ụra.+ Ezikiel 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 megbuo onye nọ n’ahụhụ na ogbenye;+ pụnara mmadụ ihe,+ jụkwa iweghachi ihe e ji gbaa ibé;+ o weliri anya ya lee arụsị ndị na-asọ oyi ka nsị,+ ọ bụ ihe arụ ka o mere.+
26 “Ọ bụrụ na e nwee ka i si chịrị uwe mmadụ ibe gị dị ka ihe ibé,+ ị ga-achịghachiri ya uwe ahụ mgbe anyanwụ dara.
12 megbuo onye nọ n’ahụhụ na ogbenye;+ pụnara mmadụ ihe,+ jụkwa iweghachi ihe e ji gbaa ibé;+ o weliri anya ya lee arụsị ndị na-asọ oyi ka nsị,+ ọ bụ ihe arụ ka o mere.+