Ọpụpụ 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-akpọta unu n’ebe m nọ dị ka otu ndị,+ m ga-egosikwa na mụ onwe m bụ Chineke unu;+ unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu onye na-akpọpụta unu n’ibu arọ Ijipt.+ Levitikọs 11:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi na abụ m Jehova onye dupụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu;+ unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”+
7 M ga-akpọta unu n’ebe m nọ dị ka otu ndị,+ m ga-egosikwa na mụ onwe m bụ Chineke unu;+ unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu onye na-akpọpụta unu n’ibu arọ Ijipt.+
45 N’ihi na abụ m Jehova onye dupụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu;+ unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+
41 Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”+