Levitikọs 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 mgbe ahụ onye nchụàjà ga-enye iwu ka o weta nnụnụ abụọ dị ndụ bụ́ ndị dị ọcha+ nakwa osisi sida+ na ákwà na-acha uhie uhie+ na ahịhịa hisop+ iji mee onwe ya ka ọ dị ọcha. Levitikọs 14:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ọ ga-ewere nnụnụ abụọ+ na osisi sida+ na ákwà na-acha uhie uhie+ na ahịhịa hisop sachapụ ụlọ ahụ mmehie.
4 mgbe ahụ onye nchụàjà ga-enye iwu ka o weta nnụnụ abụọ dị ndụ bụ́ ndị dị ọcha+ nakwa osisi sida+ na ákwà na-acha uhie uhie+ na ahịhịa hisop+ iji mee onwe ya ka ọ dị ọcha.
49 Ọ ga-ewere nnụnụ abụọ+ na osisi sida+ na ákwà na-acha uhie uhie+ na ahịhịa hisop sachapụ ụlọ ahụ mmehie.