Levitikọs 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Onye ahụ nke na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha ga-asụ uwe ya+ ma kpụọ ntutu isi ya niile ma saa ahụ́+ na mmiri wee dị ọcha, e mesịakwa, ọ ga-abata n’ebe ha mara ụlọikwuu. Ọ gaghị abanye n’ụlọikwuu ya ruo ụbọchị asaa.+ Levitikọs 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ụbọchị nke asatọ,+ ọ ga-ewetara ha onye nchụàjà n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute,+ n’ihu Jehova, ka e wee kwupụta na ọ dịwo ọcha.+
8 “Onye ahụ nke na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha ga-asụ uwe ya+ ma kpụọ ntutu isi ya niile ma saa ahụ́+ na mmiri wee dị ọcha, e mesịakwa, ọ ga-abata n’ebe ha mara ụlọikwuu. Ọ gaghị abanye n’ụlọikwuu ya ruo ụbọchị asaa.+
23 N’ụbọchị nke asatọ,+ ọ ga-ewetara ha onye nchụàjà n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute,+ n’ihu Jehova, ka e wee kwupụta na ọ dịwo ọcha.+