Ọpụpụ 29:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha ga-eri ihe ndị ahụ e ji kpuchie mmehie iji nye ha ikike, ka e wee doo ha nsọ.+ Ma onye nkịtị agaghị eri ha, n’ihi na ha bụ ihe dị nsọ.+ Matiu 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke, ha wee rie achịcha e chere n’ihu Chineke,+ bụ́ ihe iwu na-akwadoghị+ ka o rie, ma ọ bụ ka ndị ahụ so ya rie, ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?+
33 Ha ga-eri ihe ndị ahụ e ji kpuchie mmehie iji nye ha ikike, ka e wee doo ha nsọ.+ Ma onye nkịtị agaghị eri ha, n’ihi na ha bụ ihe dị nsọ.+
4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke, ha wee rie achịcha e chere n’ihu Chineke,+ bụ́ ihe iwu na-akwadoghị+ ka o rie, ma ọ bụ ka ndị ahụ so ya rie, ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?+