23Okwu e kwuru banyere Taya:+ Tienụ mkpu ákwá, unu ụgbọ mmiri Tashish!+ n’ihi na e bibiwo ya ka ọ ghara ịbụkwa ọdụ ụgbọ mmiri, ka ọ ghara ịbụkwa ebe a na-abanye abanye.+ N’ala Kitim+ ka a nọ kpugheere ha ya.
30 Ụgbọ mmiri Kitim+ ga-ebuso ya agha, ọ ga-enwekwa mwute.
“Ọ ga-alaghachi wee weso ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ oké iwe,+ ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè; ọ ga-alaghachikwa chee ihu n’ebe ndị hapụrụ ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ nọ.