Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 30:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Rechel wee sị: “Chineke ekpepụtawo m,+ o gewokwa ntị n’olu m, nke mere na o nyere m nwa nwoke.” Ọ bụ ya mere o ji gụọ ya Dan.+

  • Jenesis 46:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ụmụ ndị ikom Dan+ bụ Hushim.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 2:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Dan, n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu, onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị.

  • Ọnụ Ọgụgụ 10:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Dan,+ wee kwalie n’ụsụụ ha, ka ha bụrụ ndị na-ekpere ụmụ Izrel niile azụ,+ Ahayiza+ nwa Amishadaị bụkwa onyeisi ndị agha ya.

  • Ọnụ Ọgụgụ 26:42
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 42 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Dan,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Shuham bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shuham. Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Dan,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya