Jenesis 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Nke a bụ akụkọ banyere Isọ, ya bụ, Idọm.+ Ọnụ Ọgụgụ 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, Mozis si na Kedesh zigara eze Idọm ndị ozi,+ sị: “Nke a bụ ihe nwanne gị bụ́ Izrel+ kwuru, ‘Gị onwe gị maara nke ọma ihe isi ike bịakwasịrị anyị.+ Diuterọnọmi 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu na-agabiga n’ókèala ụmụnne unu,+ bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia;+ egwu ga-ejidekwa ha n’ihi unu,+ kpacharanụ nnọọ anya.
14 E mesịa, Mozis si na Kedesh zigara eze Idọm ndị ozi,+ sị: “Nke a bụ ihe nwanne gị bụ́ Izrel+ kwuru, ‘Gị onwe gị maara nke ọma ihe isi ike bịakwasịrị anyị.+
4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu na-agabiga n’ókèala ụmụnne unu,+ bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia;+ egwu ga-ejidekwa ha n’ihi unu,+ kpacharanụ nnọọ anya.