1 Samuel 20:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Otú ọ dị, Jọnatan zara Sọl nna ya, sị ya: “Gịnị mere a ga-eji gbuo ya?+ Gịnị ka o mere?”+ 1 Samuel 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ahimelek wee zaa eze, sị: “Ònye n’ime ndị niile na-ejere gị ozi dị ka Devid,+ onye kwesịrị ntụkwasị obi,+ bụrụkwa ọgọ+ eze nakwa onyeisi ndị nche gị, bụrụkwa onye a na-asọpụrụ n’ụlọ gị?+ Ilu 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meghee ọnụ gị, kpee ikpe ziri ezi ma kpechite ọnụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye.+
14 Ahimelek wee zaa eze, sị: “Ònye n’ime ndị niile na-ejere gị ozi dị ka Devid,+ onye kwesịrị ntụkwasị obi,+ bụrụkwa ọgọ+ eze nakwa onyeisi ndị nche gị, bụrụkwa onye a na-asọpụrụ n’ụlọ gị?+