1 Samuel 18:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Devid wee bilie, ya na ndị ikom ya gaa gbuo+ narị ndị ikom abụọ n’etiti ndị Filistia, Devid wee chịtara eze apị́+ niile ọ sịrị ya weta, ka ya na eze wee gọọ ọgọ. Sọl wee kpọnye ya Maịkal nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.+ 1 Samuel 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ahimelek wee zaa eze, sị: “Ònye n’ime ndị niile na-ejere gị ozi dị ka Devid,+ onye kwesịrị ntụkwasị obi,+ bụrụkwa ọgọ+ eze nakwa onyeisi ndị nche gị, bụrụkwa onye a na-asọpụrụ n’ụlọ gị?+ Ilu 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Azịza dị nro na-eme ka ọnụma laa,+ ma okwu ọjọọ na-akpasu iwe.+ Ilu 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndidi ka a na-eji akpali ọchịagha ime ihe, ire dị nro pụkwara ịgbaji ọkpụkpụ.+
27 Devid wee bilie, ya na ndị ikom ya gaa gbuo+ narị ndị ikom abụọ n’etiti ndị Filistia, Devid wee chịtara eze apị́+ niile ọ sịrị ya weta, ka ya na eze wee gọọ ọgọ. Sọl wee kpọnye ya Maịkal nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.+
14 Ahimelek wee zaa eze, sị: “Ònye n’ime ndị niile na-ejere gị ozi dị ka Devid,+ onye kwesịrị ntụkwasị obi,+ bụrụkwa ọgọ+ eze nakwa onyeisi ndị nche gị, bụrụkwa onye a na-asọpụrụ n’ụlọ gị?+