1 Samuel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya agbago kwa afọ ịkpọ isiala+ na ịchụrụ Jehova nke ụsụụ ndị agha àjà na Shaịlo.+ Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ụmụ Ilaị ndị ikom abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ bụ ndị nchụàjà Jehova.+
3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya agbago kwa afọ ịkpọ isiala+ na ịchụrụ Jehova nke ụsụụ ndị agha àjà na Shaịlo.+ Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ụmụ Ilaị ndị ikom abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ bụ ndị nchụàjà Jehova.+