1 Samuel 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya aga Shaịlo kwa afọ ife Jehova nke ụsụụ ndị agha na ịchụrụ ya àjà.+ Ụmụ Ịlaị ndị nwoke abụọ, bụ́ ndị nchụàjà Jehova,+ nọkwa ebe ahụ. Aha ha bụ Họfnaị na Finihas.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Ṅomie, p. 51, 54 Ụlọ Nche,7/1/2010, p. 14-153/15/2007, p. 153/1/1998, p. 16
3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya aga Shaịlo kwa afọ ife Jehova nke ụsụụ ndị agha na ịchụrụ ya àjà.+ Ụmụ Ịlaị ndị nwoke abụọ, bụ́ ndị nchụàjà Jehova,+ nọkwa ebe ahụ. Aha ha bụ Họfnaị na Finihas.+