Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 18:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ọ ga-erukwa na mgbe m si n’ebe ị nọ pụọ, mmụọ+ Jehova ga-ebuga gị n’ebe m na-agaghị ama; mgbe ahụ kwa, ya abụrụ na mụ agawo kọọrọ Ehab, ọ gaghịkwa ahụ gị, ọ ga-egbukwa+ m, n’ihi na ohu gị bụ onye na-atụ egwu Jehova malite na nwata.+

  • 2 Ndị Eze 2:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ha wee sị ya: “Lee, e nwere mmadụ iri ise ha na ndị ohu gị nọ, bụ́ ndị dike. Biko, ka ha gaa chọọ nna gị ukwu. Ọ pụrụ ịbụ na mmụọ+ Jehova ebuliwo ya wee tụgoro ya n’otu ugwu ma ọ bụ tụda ya n’otu ndagwurugwu.” Ma ọ sịrị: “Unu ezigala ha.”

  • Ezikiel 8:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 O wee matịa ihe yiri aka+ jide m na ntutu isi m. Mmụọ+ wee bulie m bugoo m n’agbata elu ala na eluigwe wee bute m Jeruselem n’ọhụụ Chineke,+ n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ime+ nke chere ihu n’ebe ugwu, n’ebe ihe oyiyi ekworo nke na-akpali ikwo ekworo dị.+

  • Ọrụ Ndịozi 8:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Mgbe ha si na mmiri ahụ pụta, mmụọ Jehova duuru Filip pụọ ngwa ngwa,+ ọnaozi ahụ ahụghịkwa ya ọzọ, n’ihi na ọ nọgidere na-agara onwe ya na-aṅụrị ọṅụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya