19 Gwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ì gbuwo ọchụ,+ wegharakwa?”’+ Gwakwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “N’ebe ahụ+ nkịta rachara ọbara Nebọt ka nkịta ga-aracha ọbara gị, ọbụna nke gị.”’”+
36 Mgbe ha lọghachiri kọọrọ ya, ọ sịrị: “Ọ bụ okwu ahụ Jehova kwuru site n’ọnụ+ ohu ya bụ́ Ịlaịja onye Tishbe, sị, ‘N’ibé ala dị na Jezril ka nkịta ga-eri anụ Jezibel.+