2 Ndị Eze 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo n’afọ nke atọ nke ọchịchị Hoshia+ nwa Ila bụ́ eze Izrel na Hezekaya+ nwa Ehaz+ bụ́ eze Juda ghọrọ eze. 1 Ihe E Mere 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jotam amụọ Ehaz,+ Ehaz amụọ Hezekaya,+ Hezekaya amụọ Manase,+ 2 Ihe E Mere 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Hezekaya+ ghọrọ eze mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, ada Zekaraya.+ Aịzaya 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ọhụụ+ Aịzaya+ nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jeruselem n’ụbọchị Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda:+ Hosia 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Jehova+ wee ruo Hosia+ nwa Beiraị ntị n’ụbọchị+ Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda, nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash,+ bụ́ eze Izrel. Matiu 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọzaya amụọ Jotam;Jotam+ amụọ Ehaz;+Ehaz amụọ Hezekaya;+
18 O wee ruo n’afọ nke atọ nke ọchịchị Hoshia+ nwa Ila bụ́ eze Izrel na Hezekaya+ nwa Ehaz+ bụ́ eze Juda ghọrọ eze.
29 Hezekaya+ ghọrọ eze mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, ada Zekaraya.+
1 Ọhụụ+ Aịzaya+ nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jeruselem n’ụbọchị Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda:+
1 Okwu Jehova+ wee ruo Hosia+ nwa Beiraị ntị n’ụbọchị+ Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda, nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash,+ bụ́ eze Izrel.