Joshụa 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha nyekwara ụmụ Erọn bụ́ onye nchụàjà obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Hibrọn,+ ya na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Libna+ na ala ịta ahịhịa ya, 2 Ndị Eze 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna+ agha; n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish+ pụọ.
13 Ha nyekwara ụmụ Erọn bụ́ onye nchụàjà obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Hibrọn,+ ya na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Libna+ na ala ịta ahịhịa ya,
8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna+ agha; n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish+ pụọ.