1 Ndị Eze 4:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ na-ekwukwa banyere osisi, malite n’osisi sida dị na Lebanọn+ ruo n’osisi hisop+ na-epu n’ahụ́ ájá; ọ na-ekwu banyere anụ ọhịa+ na banyere anụ ufe+ na banyere ihe ndị na-akpụ akpụ+ nakwa banyere azụ̀.+
33 Ọ na-ekwukwa banyere osisi, malite n’osisi sida dị na Lebanọn+ ruo n’osisi hisop+ na-epu n’ahụ́ ájá; ọ na-ekwu banyere anụ ọhịa+ na banyere anụ ufe+ na banyere ihe ndị na-akpụ akpụ+ nakwa banyere azụ̀.+