1 Ihe E Mere 6:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eje ozi, ha na ụmụ ha: Site n’ụmụ Kohat, Himan+ onye ọbụ abụ, nwa Joel,+ nwa Samuel,+ 1 Ihe E Mere 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị Livaị wee mee ka Himan+ nwa Joel guzoro, n’ime ụmụnne ya, ha mere ka Esaf+ nwa Berekaya guzoro; n’ime ụmụ Meraraị, bụ́ ụmụnne ha, ha mere ka Itan+ nwa Kọsheya guzoro; 1 Ihe E Mere 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze.
33 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eje ozi, ha na ụmụ ha: Site n’ụmụ Kohat, Himan+ onye ọbụ abụ, nwa Joel,+ nwa Samuel,+
17 Ndị Livaị wee mee ka Himan+ nwa Joel guzoro, n’ime ụmụnne ya, ha mere ka Esaf+ nwa Berekaya guzoro; n’ime ụmụ Meraraị, bụ́ ụmụnne ha, ha mere ka Itan+ nwa Kọsheya guzoro;
6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze.