1 Ihe E Mere 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘“Ọ ga-erukwa na mgbe ụbọchị gị ga-ezu ka i sonyere nna nna gị hà,+ m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-abụ otu n’ime ụmụ gị,+ bilie mgbe ị nwụsịrị, m ga-emekwa ka ọbụbụeze ya guzosie ike.+ Abụ Ọma 89:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 M ga-eme ka mkpụrụ ya nọruo mgbe ebighị ebi,+Meekwa ka ocheeze ya dịgide dị ka ụbọchị niile nke eluigwe.+ Luk 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+
11 “‘“Ọ ga-erukwa na mgbe ụbọchị gị ga-ezu ka i sonyere nna nna gị hà,+ m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-abụ otu n’ime ụmụ gị,+ bilie mgbe ị nwụsịrị, m ga-emekwa ka ọbụbụeze ya guzosie ike.+
29 M ga-eme ka mkpụrụ ya nọruo mgbe ebighị ebi,+Meekwa ka ocheeze ya dịgide dị ka ụbọchị niile nke eluigwe.+
32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+