2 Samuel 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee sị ya: “Atụla egwu, n’ihi na aghaghị m igosi gị obiọma+ n’ihi Jọnatan nna gị;+ m ga-enyeghachikwa gị ala+ niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, gị onwe gị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+ Abụ Ọma 37:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ajọ omume na-agbaziri ihe ma ọ dịghị akwụghachi ya,+Ma onye ezi omume na-eme amara, na-enyekwa onyinye.+ Aịzaya 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma onye na-emesapụ aka enyewo ndụmọdụ ka e mesapụ aka; ọ ga-ebilikwa ọtọ ịkwado mmesapụ aka.+ Ndị Filipaị 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na-elekwasị anya, ọ bụghị naanị n’ọdịmma onwe unu,+ kamakwa n’ọdịmma nke ndị ọzọ.+ 1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+
7 Devid wee sị ya: “Atụla egwu, n’ihi na aghaghị m igosi gị obiọma+ n’ihi Jọnatan nna gị;+ m ga-enyeghachikwa gị ala+ niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, gị onwe gị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+
21 Onye ajọ omume na-agbaziri ihe ma ọ dịghị akwụghachi ya,+Ma onye ezi omume na-eme amara, na-enyekwa onyinye.+