Ọpụpụ 34:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Mkpụrụ kasị mma n’ime mkpụrụ mbụ kara aka+ nke ala gị ka ị ga-eweta n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.”+ Ọnụ Ọgụgụ 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ọ ga-erukwa na mgbe unu na-eri nri ala ahụ mepụtara,+ unu ga-enye Jehova onyinye. Diuterọnọmi 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ị ga-eweta ụfọdụ n’ime mkpụrụ mbụ+ nke ihe niile ala ahụ mepụtara, bụ́ ndị ị ga-eweta n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, ị ga-awụnyekwa ha na nkata ma gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri.+
26 “Mkpụrụ kasị mma n’ime mkpụrụ mbụ kara aka+ nke ala gị ka ị ga-eweta n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.”+
2 ị ga-eweta ụfọdụ n’ime mkpụrụ mbụ+ nke ihe niile ala ahụ mepụtara, bụ́ ndị ị ga-eweta n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, ị ga-awụnyekwa ha na nkata ma gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri.+