10 Belak wee weso Belam iwe dị ọkụ wee kụọ aka,+ Belak wee gaa n’ihu ịsị Belam: “Ọ bụ ka ị bụọ ndị iro m ọnụ+ mere m ji kpọọ gị, ma, lee! ị gọziwo ha gabiga ókè ugboro atọ a.
19 Oké ọdachi nke dakwasịrị gị enweghị ngwọta.+ Ọnyá ụtarị a pịara gị adịghị ala ala. Ndị niile nụrụ akụkọ banyere ihe mere gị ga-akụ aka;+ n’ihi na ọ̀ bụ onye ka ihe ọjọọ gị na-anọgideghị na-adakwasị?”+