1 Ndị Eze 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ì gbuwo ọchụ,+ wegharakwa?”’+ Gwakwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “N’ebe ahụ+ nkịta rachara ọbara Nebọt ka nkịta ga-aracha ọbara gị, ọbụna nke gị.”’”+ 1 Ndị Eze 22:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ha wee malite ịsacha ụgbọ ịnyịnya agha ahụ n’akụkụ ọdọ mmiri Sameria, nkịta wee rachaa ọbara ya+ dị ka Jehova kwuru, (ndị akwụna na-asakwa ahụ́ n’ebe ahụ).+ 2 Ndị Eze 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee sị: “Tụdatanụ ya!”+ Ha wee tụda ya, ọbara ya wee fesa n’ahụ́ ụlọ ahụ nakwa n’ahụ́ ịnyịnya ndị ahụ; o wee jiri ịnyịnya ya rịa ya elu.+
19 Gwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ì gbuwo ọchụ,+ wegharakwa?”’+ Gwakwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “N’ebe ahụ+ nkịta rachara ọbara Nebọt ka nkịta ga-aracha ọbara gị, ọbụna nke gị.”’”+
38 Ha wee malite ịsacha ụgbọ ịnyịnya agha ahụ n’akụkụ ọdọ mmiri Sameria, nkịta wee rachaa ọbara ya+ dị ka Jehova kwuru, (ndị akwụna na-asakwa ahụ́ n’ebe ahụ).+
33 O wee sị: “Tụdatanụ ya!”+ Ha wee tụda ya, ọbara ya wee fesa n’ahụ́ ụlọ ahụ nakwa n’ahụ́ ịnyịnya ndị ahụ; o wee jiri ịnyịnya ya rịa ya elu.+