Abụ Ọma 105:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O meghere oké nkume, mmiri wee malite ịgbapụta;+Mmiri a ghọrọ osimiri wee sọfere ógbè mmiri na-adịghị.+ Aịzaya 48:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Akpịrị akpọghị ha nkụ+ mgbe o mere ka ha jee ije ọbụna n’ebe tọgbọrọ n’efu.+ O mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụtara ha, o wee gbawaa oké nkume ka mmiri wee gbapụta.”+ 1 Ndị Kọrịnt 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ha niile ṅụkwara otu mmiri ime mmụọ ahụ.+ N’ihi na ha ṅụburu mmiri nke si n’oké nkume ime mmụọ+ nke so ha, oké nkume+ ahụ pụtakwara Kraịst.+
41 O meghere oké nkume, mmiri wee malite ịgbapụta;+Mmiri a ghọrọ osimiri wee sọfere ógbè mmiri na-adịghị.+
21 Akpịrị akpọghị ha nkụ+ mgbe o mere ka ha jee ije ọbụna n’ebe tọgbọrọ n’efu.+ O mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụtara ha, o wee gbawaa oké nkume ka mmiri wee gbapụta.”+
4 ha niile ṅụkwara otu mmiri ime mmụọ ahụ.+ N’ihi na ha ṅụburu mmiri nke si n’oké nkume ime mmụọ+ nke so ha, oké nkume+ ahụ pụtakwara Kraịst.+