Abụ Ọma 89:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ndị niile na-agafe n’ụzọ akwakọrọwo ihe ya;+Ọ ghọwo onye ndị agbata obi ya na-akọcha.+ Nehọm 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na Jehova ga-eweghachi ịma mma Jekọb,+ dị ka ịma mma Izrel, n’ihi na ndị na-ebibi ihe ebibiwo ha;+ ha alawokwa alaka ha n’iyi.+
2 N’ihi na Jehova ga-eweghachi ịma mma Jekọb,+ dị ka ịma mma Izrel, n’ihi na ndị na-ebibi ihe ebibiwo ha;+ ha alawokwa alaka ha n’iyi.+