4 N’ihi ya, ha ji akọ+ mee ihe n’onwe ha wee buru ihe oriri, werekwa akpa kara nká maka ịnyịnya ibu ha, na karama akpụkpọ mmanya kara nká, ndị gbawara agbawa a dụkọtara adụkọta,+
22 Biko, gaanụ tinyekwuo mgbalị chọpụta ma hụ ebe ọ nọ, ya bụ, ebe ọ na-azọ ụkwụ—onye ọ bụla nke hụrụ ya n’ebe ahụ—n’ihi na a gwawo m na ọ dị nnọọ aghụghọ.+