Abụ Ọma 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+ Ilu 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A ghaghị ikpe ndị na-akwa emo ikpe,+ ụtarị bụkwa maka azụ ndị nzuzu.+ Ilu 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Apịpịa bụ maka ịnyịnya,+ eriri nchịkwa+ bụ maka ịnyịnya ibu, ụtarị bụkwa maka azụ ndị nzuzu.+ 1 Ndị Kọrịnt 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnị ka unu chọrọ? Ọ̀ bụ ka m jiri ụtarị bịakwute unu,+ ka ọ̀ bụ ka m jiri ịhụnanya na mmụọ dị nwayọọ?+
9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+
21 Gịnị ka unu chọrọ? Ọ̀ bụ ka m jiri ụtarị bịakwute unu,+ ka ọ̀ bụ ka m jiri ịhụnanya na mmụọ dị nwayọọ?+