Ezikiel 18:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Wepụnụ mmebi iwu unu niile n’ebe unu nọ,+ meerenụ onwe unu obi ọhụrụ+ na mmụọ ọhụrụ,+ n’ihi na, gịnị mere unu ga-eji nwụọ,+ unu ụlọ Izrel?’ Ndị Efesọs 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na unu kwesịrị iyipụ mmadụ ochie ahụ,+ nke kwekọrọ n’ụzọ unu si eme omume n’oge gara aga, bụrụkwa nke a na-emerụ+ dị ka ọchịchọ aghụghọ ya si dị;+ Jems 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi ya, wepụnụ iru unyi niile na ihe ahụ na-abaghị uru, nke bụ́ ihe ọjọọ,+ jirikwanụ nwayọọ nabata okwu Chineke nke a kụrụ n’ime unu dị ka mkpụrụ,+ nke nwere ike ịzọpụta mkpụrụ obi unu.+
31 Wepụnụ mmebi iwu unu niile n’ebe unu nọ,+ meerenụ onwe unu obi ọhụrụ+ na mmụọ ọhụrụ,+ n’ihi na, gịnị mere unu ga-eji nwụọ,+ unu ụlọ Izrel?’
22 na unu kwesịrị iyipụ mmadụ ochie ahụ,+ nke kwekọrọ n’ụzọ unu si eme omume n’oge gara aga, bụrụkwa nke a na-emerụ+ dị ka ọchịchọ aghụghọ ya si dị;+
21 N’ihi ya, wepụnụ iru unyi niile na ihe ahụ na-abaghị uru, nke bụ́ ihe ọjọọ,+ jirikwanụ nwayọọ nabata okwu Chineke nke a kụrụ n’ime unu dị ka mkpụrụ,+ nke nwere ike ịzọpụta mkpụrụ obi unu.+