Abụ Ọma 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ntakịrị ihe onye ezi omume nwere dị mma+Karịa ihe buru ibu ọtụtụ ndị ajọ omume nwere.+ Ilu 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ntakịrị ihe e nwere n’egwu Jehova dị mma+ karịa ihe dị ukwuu e nwere n’ebe ọgba aghara dị.+ Ilu 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ntakịrị ihe e nwere n’ezi omume dị mma+ karịa mkpụrụ bara ụba ma ọ bụrụ na ikpe ziri ezi adịghị.+ Ilu 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ibé achịcha kpọrọ nkụ nke a na-eri n’ebe e nwere ịdị jụụ+ dị mma karịa ụlọ nke jupụtara n’àjà a na-eri na-ese okwu.+
17 Ibé achịcha kpọrọ nkụ nke a na-eri n’ebe e nwere ịdị jụụ+ dị mma karịa ụlọ nke jupụtara n’àjà a na-eri na-ese okwu.+