3 Eji m obi m mee nnyocha site n’iji mmanya+ mee onwe m obi ụtọ, mgbe m ji amamihe+ na-eduzi obi m, ọbụna izuzu nzuzu ruo mgbe m hụrụ uru ụmụ mmadụ ritere n’ihe ha ji ụbọchị ndụ+ ha mee n’okpuru eluigwe.
25 Mụ onwe m wee tụgharịa, ọbụna obi m tụgharịrị,+ ịmata na inyocha na ịchọ amamihe+ na ihe mere ihe dị iche iche ji na-eme,+ na ịmata ịdị njọ nke nzuzu, matakwa nzuzu dị n’ịda iberiibe;+
10Ọ bụ ijiji nwụrụ anwụ na-eme ka mmanụ otite e siri nke ọma+ siwe ísì ọjọọ, mee ka o mebie. Otú ahụ ka ntakịrị nzuzu na-eme onye a na-asọpụrụ n’ihi amamihe na ùgwù ya.+