Aịzaya 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 onye mere ka elu ala dị ka ala ịkpa, kwatuokwa obodo ndị dị na ya,+ onye na-emeghereghị ndị o ji eji ụzọ ka ha laa?’+ Aịzaya 45:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “M ga-ebutere gị ụzọ,+ m ga-eme ka ala dị mkputamkpu dị larịị.+ M ga-akụri ibo ụzọ ndị e ji ọla kọpa rụọ, m ga-agbajikwa ígwè e ji atụchi ha.+
17 onye mere ka elu ala dị ka ala ịkpa, kwatuokwa obodo ndị dị na ya,+ onye na-emeghereghị ndị o ji eji ụzọ ka ha laa?’+
2 “M ga-ebutere gị ụzọ,+ m ga-eme ka ala dị mkputamkpu dị larịị.+ M ga-akụri ibo ụzọ ndị e ji ọla kọpa rụọ, m ga-agbajikwa ígwè e ji atụchi ha.+