Abụ Ọma 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịghịkwa onye nwere olileanya n’ebe ị nọ ihere ga-eme.+Ihere ga-eme ndị na-aghọ aghụghọ n’efu.+ Aịzaya 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova, bụ́ onye gbapụtara Ebreham,+ gwara ụlọ Jekọb: “Ihere agaghị eme Jekọb ugbu a, ihu ya agaghịkwa agbarụ agbarụ;+ Joel 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Unu ga-eri ihe, rijuo afọ,+ unu aghaghịkwa ito aha Jehova bụ́ Chineke unu,+ bụ́ onye mewooro unu ihe ndị dị ebube;+ ihere agaghịkwa eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.+
22 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova, bụ́ onye gbapụtara Ebreham,+ gwara ụlọ Jekọb: “Ihere agaghị eme Jekọb ugbu a, ihu ya agaghịkwa agbarụ agbarụ;+
26 Unu ga-eri ihe, rijuo afọ,+ unu aghaghịkwa ito aha Jehova bụ́ Chineke unu,+ bụ́ onye mewooro unu ihe ndị dị ebube;+ ihere agaghịkwa eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.+