Abụ Ọma 37:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ka ezi omume gị nwuo dị ka ìhè,+Meekwa ka ikpe ziri ezi gị na-acha dị ka etiti ehihie.+ Aịzaya 58:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Mgbe ahụ ka ìhè gị ga-enwupụta dị ka chi ọbụbọ;+ ị ga-agbakekwa ngwa ngwa.+ Ezi omume gị ga-ebutere gị ụzọ;+ ebube Jehova ga-ekpekwara gị azụ.+
8 “Mgbe ahụ ka ìhè gị ga-enwupụta dị ka chi ọbụbọ;+ ị ga-agbakekwa ngwa ngwa.+ Ezi omume gị ga-ebutere gị ụzọ;+ ebube Jehova ga-ekpekwara gị azụ.+