7 m ga-ebipụkwa Izrel n’elu ala ahụ m nyere ha;+ m ga-esikwa n’ihu m tụfuo ụlọ ahụ nke m doro nsọ nye aha m,+ Izrel ga-aghọkwa ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.
18 Chineke m, biko, tọọ ntị gị n’ala nụrụ.+ Meghee anya gị hụ otú anyị si tọgbọrọ n’efu, hụkwa obodo a kpọkwasịrị aha gị;+ n’ihi na ọ bụghị dị ka ezi omume anyị si dị ka anyị na-arịọ gị arịrịọ a,+ kama ọ bụ dị ka ebere gị si dị ukwuu.+
17 N’ihi na oge a kara aka eruwo ka ikpe malite n’ụlọ Chineke.+ Ma ọ bụrụ na ọ ga-amalite n’ebe anyị nọ,+ gịnị ka ọgwụgwụ ya ga-abụrụ ndị na-adịghị erube isi n’ozi ọma Chineke?+