Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 23:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Otú ọ dị, ọ bụrụ na i rube nnọọ isi n’ihe o kwuru ma mee nnọọ ihe niile m ga-ekwu,+ m ga-ebuso ndị iro gị iro, majaakwa ndị na-amaja gị.+

  • Aịzaya 33:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ahụhụ ga-adịrị gị onye na-ebukọrọ ihe ndị mmadụ ma e nweghị onye na-ebukọrọ nke gị, gị onye na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ, ma e nweghị onye na-aghọ gị aghụghọ!+ Ozugbo i bukọsịịrị ihe ndị mmadụ, a ga-ebukọrọ nke gị.+ Ozugbo ị ghọsịrị ndị ọzọ aghụghọ, a ga-aghọ gị aghụghọ.+

  • Aịzaya 41:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “Lee! Ihere ga-eme ndị niile na-eweso gị iwe, a ga-emechukwa ha ihu.+ Ndị na-esesa gị okwu ga-adị ka ihe efu, ha ga-alakwa n’iyi.+

  • Jeremaya 10:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Wụkwasị mba ndị na-eleghara gị anya+ ọnụma gị,+ wụkwasịkwa ezinụlọ ndị na-adịghị akpọku aha gị ọnụma gị.+ N’ihi na ha eripịawo Jekọb.+ Ee, ha eripịawo ya, ha nọkwa na-ekpochapụ ya;+ ha emewokwa ka ebe obibi ya tọgbọrọ n’efu.+

  • Jeremaya 25:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “‘Ọ ga-erukwa na mgbe afọ iri asaa gasịrị,+ m ga-eme ka eze Babịlọn na mba ahụ,+ ya bụ, ala ndị Kaldia, zaa ajụjụ maka njehie ha,’+ ka Jehova kwuru, ‘m ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu ruo mgbe ebighị ebi.+

  • Jeremaya 50:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 “Kpọkọọnụ ndị na-agba ụta, ndị niile na-ekwe ụta,+ ka ha buso Babịlọn agha. Maanụ ụlọikwuu gburugburu ya. Ka onye ọ bụla ghara isi na ya gbapụ.+ Kwụọnụ ya ụgwọ dị ka omume ya si dị.+ Meenụ ya dị ka ihe niile o mere si dị.+ N’ihi na ọ bụ Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel, ka o mesoro omume mpako.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya