34 N’ikpeazụ, Jefta lọtara Mizpa,+ n’ụlọ ya, ma, lee! ada ya kụụrụ obere ịgbà, gbara egwú+ na-apụta izute ya! Ọ bụ naanị otu nwa o nwere. E wezụga ya, o nweghị ma nwa nwoke ma nwa nwaanyị.
19 Ha ga na-enye ekele, a ga na-anụ olu ndị na-achị ọchị n’etiti ha.+ M ga-eme ka ha mụbaa, ha agaghịkwa adị ole na ole;+ m ga-eme ka ha dị ọtụtụ, ha agaghịkwa adị ntakịrị.+